-
Matiu 22:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Eze ahụ gwaziri ndị na-ejere ya ozi, sị, ‘Keenụ ya agbụ ụkwụ na aka ma tụpụ ya n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ọ ga-anọ na-ebe ákwá, na-atakwa ikikere ezé.’
-