Matiu 23:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu akpọkwala onye ọ bụla nna unu n’ụwa, n’ihi na otu onye bụ Nna unu,+ Onye bi n’eluigwe. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:9 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 20