Matiu 23:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ, unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu na-emechi ụzọ Alaeze eluigwe n’ihu ndị mmadụ. Unu anaghị abanye, unu anaghịkwa ekwe ka ndị chọrọ ịbanye banye.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:13 Ụlọ Nche,11/15/2001, p. 213/15/1991, p. 510/1/1990, p. 23
13 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ, unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu na-emechi ụzọ Alaeze eluigwe n’ihu ndị mmadụ. Unu anaghị abanye, unu anaghịkwa ekwe ka ndị chọrọ ịbanye banye.+