Matiu 23:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ,+ unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu na-agafe oké osimiri, na-agakwa ebe niile iji tọghata otu onye. Mgbe unu tọghatara ya, unu na-eme ka ọ bụrụ onye a ga-atụba na Gehena* okpukpu abụọ karịa unu. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:15 Ụlọ Nche,1/15/2008, p. 313/1/1992, p. 13
15 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ,+ unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu na-agafe oké osimiri, na-agakwa ebe niile iji tọghata otu onye. Mgbe unu tọghatara ya, unu na-eme ka ọ bụrụ onye a ga-atụba na Gehena* okpukpu abụọ karịa unu.