Matiu 23:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 N’ihi ya, m na-ezitere unu ndị amụma+ na ndị ma ihe na ndị na-ezi ihe n’ihu ọha.+ Unu ga-egbu ụfọdụ n’ime ha,+ kpọgidekwa ha n’osisi, unu ga-apịakwa ụfọdụ n’ime ha ihe+ n’ụlọ nzukọ unu, kpagbuokwa ha+ si n’obodo ruo n’obodo, Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:34 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 254 Ụlọ Nche,4/15/2013, p. 12-13
34 N’ihi ya, m na-ezitere unu ndị amụma+ na ndị ma ihe na ndị na-ezi ihe n’ihu ọha.+ Unu ga-egbu ụfọdụ n’ime ha,+ kpọgidekwa ha n’osisi, unu ga-apịakwa ụfọdụ n’ime ha ihe+ n’ụlọ nzukọ unu, kpagbuokwa ha+ si n’obodo ruo n’obodo,