Matiu 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’eziokwu, ana m asị unu na a ga-akwatucha nkume ndị a. E nweghị otu a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+
2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’eziokwu, ana m asị unu na a ga-akwatucha nkume ndị a. E nweghị otu a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+