Matiu 24:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 “Ma maranụ otu ihe a: A sị na onyeisi ezinụlọ ma oge nche onye ohi ga-eji abịa,*+ ọ gaara amụrụ anya ma ghara ikwe ka ọ bata n’ụlọ ya.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:43 Ụlọ Nche,6/1/1993, p. 14
43 “Ma maranụ otu ihe a: A sị na onyeisi ezinụlọ ma oge nche onye ohi ga-eji abịa,*+ ọ gaara amụrụ anya ma ghara ikwe ka ọ bata n’ụlọ ya.+