-
Matiu 25:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Nna ya ukwu sịrị ya: ‘I mere nke ọma, ezigbo ohu kwesịrị ntụkwasị obi. I kwesịrị ntụkwasị obi n’ilekọta ihe ole na ole. M ga-eme gị onye na-elekọta ọtụtụ ihe. Soro nna gị ukwu ṅụrịa ọṅụ.’
-