-
Matiu 25:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 A ga-emekwa ka mba niile zukọta n’ihu ya. Ọ ga-eke ndị mmadụ ụzọ abụọ, otú ahụ onye ọzụzụ atụrụ si esi n’ebe ewu nọ họpụta atụrụ iche.
-