-
Matiu 25:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 “Mgbe ahụ, Eze ahụ ga-asị ndị nọ n’aka nri ya: ‘Bịanụ, unu ndị Nna m gọziri agọzi. Ketanụ Alaeze a kwadebeere unu malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.
-