-
Matiu 25:44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
44 Mgbe ahụ, ha ga-asị ya: ‘Onyenwe anyị, olee mgbe anyị hụrụ ka agụụ na-agụ gị, ma ọ bụ ka mmiri na-agụ gị, ma ọ bụ ka ị bụ ọbịa, ma ọ bụ ka ị gba ọtọ, ma ọ bụ ka ị na-arịa ọrịa, ma ọ bụ ka ị nọ n’ụlọ mkpọrọ ma ghara ijere gị ozi?’
-