Matiu 26:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Judas, onye na-aga ịrara ya nye, wee sị ya: “Onye Ozizi,* ọ̀ bụ m?” Jizọs asị ya: “Ọ bụ gị kwuru ya.”* Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:25 Ụlọ Nche,6/1/2011, p. 18
25 Judas, onye na-aga ịrara ya nye, wee sị ya: “Onye Ozizi,* ọ̀ bụ m?” Jizọs asị ya: “Ọ bụ gị kwuru ya.”*