-
Matiu 26:65Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
65 Nnukwu onye nchụàjà wee dọwaa uwe elu ya, sị: “O kwuluola Chineke! Ànyị ka kwesịrị ịchọwa ndị akaebe? Unu anụlanụ na o kwuluola Chineke.
-