Matiu 27:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ahụ, ihe e si n’ọnụ Jeremaya* onye amụma kwuo mezuru. Ọ sịrị: “Ha wee chịrị mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ, bụ́ ego ole a kwụrụ n’isi onye e rere ere, onye ụfọdụ ndị Izrel kwuru ego ole a ga-ere ya. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:9 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 1312/1/2010, p. 10
9 Mgbe ahụ, ihe e si n’ọnụ Jeremaya* onye amụma kwuo mezuru. Ọ sịrị: “Ha wee chịrị mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ, bụ́ ego ole a kwụrụ n’isi onye e rere ere, onye ụfọdụ ndị Izrel kwuru ego ole a ga-ere ya.