Matiu 27:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Otú ahụkwa ka ndị ohi ahụ a kpọgidere n’osisi n’akụkụ ya si na-akparị ya.+