Matiu 27:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Ma mgbe onyeisi ndị agha na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị ọzọ na-emenụ, ezigbo ụjọ tụrụ ha, ha asị: “N’eziokwu, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:54 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 301 Ụlọ Nche,8/15/2010, p. 112/15/1991, p. 9
54 Ma mgbe onyeisi ndị agha na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị ọzọ na-emenụ, ezigbo ụjọ tụrụ ha, ha asị: “N’eziokwu, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+