Mak 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ụbọchị ndị ahụ, Jizọs si Nazaret nke dị na Galili bịa, Jọn wee mee ya baptizim n’Osimiri Jọdan.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 23