Mak 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ nọ n’ala ịkpa ruo ụbọchị iri anọ, Setan wee na-anwa ya ọnwụnwa.+ Ya na anụ ọhịa dị iche iche nọ, ma ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi.+
13 Ọ nọ n’ala ịkpa ruo ụbọchị iri anọ, Setan wee na-anwa ya ọnwụnwa.+ Ya na anụ ọhịa dị iche iche nọ, ma ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi.+