Mak 1:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 O juru mmadụ niile anya nke na ha malitere ikwurịta ya, sị: “Gịnị bụ ihe a? Otú o si ezi ihe pụrụ iche. Ọ na-enyedị ndị mmụọ ọjọọ* iwu, ha ana-erubekwara ya isi.”
27 O juru mmadụ niile anya nke na ha malitere ikwurịta ya, sị: “Gịnị bụ ihe a? Otú o si ezi ihe pụrụ iche. Ọ na-enyedị ndị mmụọ ọjọọ* iwu, ha ana-erubekwara ya isi.”