Mak 1:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 O wee gwọọ ọtụtụ ndị na-arịa ọrịa dị iche iche.+ Ọ chụpụkwara ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ. Ma, ọ naghị ekwe ka ndị mmụọ ọjọọ ahụ kwuo okwu n’ihi na ha ma na ọ bụ ya bụ Kraịst.*
34 O wee gwọọ ọtụtụ ndị na-arịa ọrịa dị iche iche.+ Ọ chụpụkwara ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ. Ma, ọ naghị ekwe ka ndị mmụọ ọjọọ ahụ kwuo okwu n’ihi na ha ma na ọ bụ ya bụ Kraịst.*