45 Ma mgbe nwoke ahụ lawara, ọ malitere ịkọsa akụkọ ahụ, na-agbasakwa ya n’ebe niile, nke mere na Jizọs enwekwaghị ike ịbanye n’obodo n’ihi otú ndị mmadụ si abịakwute ya n’ìgwè. N’ihi ya, ọ nọdụrụ n’azụ obodo n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị. Ma, ha si ebe dị iche iche na-abịakwute ya.+