Mak 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O wee bilie, buru ihe o ji edina ala ozugbo ma si n’ihu ha niile pụọ. Ihe a juru ha niile anya. Ha tokwara Chineke, sị: “Anyị ahụtụbeghị ụdị ihe a.”+
12 O wee bilie, buru ihe o ji edina ala ozugbo ma si n’ihu ha niile pụọ. Ihe a juru ha niile anya. Ha tokwara Chineke, sị: “Anyị ahụtụbeghị ụdị ihe a.”+