Mak 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe e mechara, Jizọs gara iri nri n’ụlọ ya. Ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie sokwa Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya na-eri ihe, n’ihi na ọtụtụ n’ime ha na-esokwa ya.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 68
15 Mgbe e mechara, Jizọs gara iri nri n’ụlọ ya. Ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie sokwa Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya na-eri ihe, n’ihi na ọtụtụ n’ime ha na-esokwa ya.+