Mak 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O wee sị ha: “Mgbe nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ na ndị enyi ya nọ, ndị enyi ya ekwesịghị ibu ọnụ, ka hà kwesịrị? Ọ bụrụhaala na ha na nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ, ha agaghị ebu ọnụ. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 70
19 O wee sị ha: “Mgbe nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ na ndị enyi ya nọ, ndị enyi ya ekwesịghị ibu ọnụ, ka hà kwesịrị? Ọ bụrụhaala na ha na nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ, ha agaghị ebu ọnụ.