Mak 2:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’akụkọ banyere Abayata,+ onyeisi nchụàjà, e kwuru na Devid banyere n’ụlọ Chineke taa achịcha a na-enye Chineke, o nyekwara ndị so ya. Ma, iwu kwuru na o nweghị onye kwesịrị ịta ya ma e wezụga ndị nchụàjà.”+
26 N’akụkọ banyere Abayata,+ onyeisi nchụàjà, e kwuru na Devid banyere n’ụlọ Chineke taa achịcha a na-enye Chineke, o nyekwara ndị so ya. Ma, iwu kwuru na o nweghị onye kwesịrị ịta ya ma e wezụga ndị nchụàjà.”+