Mak 2:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 O wee sị ha: Chineke mere Ụbọchị Izu Ike maka ụmụ mmadụ.+ O keghị ụmụ mmadụ maka Ụbọchị Izu Ike.