Mak 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ sịziri ha: “Iwu ò kwuru ka a na-eme ihe ọma n’Ụbọchị Izu Ike ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ, ịzọ ndụ* ka ọ̀ bụ ibibi ndụ?”+ Ma ha gbachiri nkịtị. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:4 Ụlọ Nche,10/15/1997, p. 30
4 Ọ sịziri ha: “Iwu ò kwuru ka a na-eme ihe ọma n’Ụbọchị Izu Ike ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ, ịzọ ndụ* ka ọ̀ bụ ibibi ndụ?”+ Ma ha gbachiri nkịtị.