Mak 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị odeakwụkwọ ndị si Jeruselem bịa nọkwa na-asị: “Bielzebọb* nọ n’ime ya, o jikwa ike onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+
22 Ndị odeakwụkwọ ndị si Jeruselem bịa nọkwa na-asị: “Bielzebọb* nọ n’ime ya, o jikwa ike onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+