Mak 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 O wee sị ha: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo dị nsọ+ nke Alaeze Chineke. Ma ihe niile bụụrụ ndị ọzọ ihe atụ,+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:11 Ụlọ Nche,2/15/2006, p. 19-20
11 O wee sị ha: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo dị nsọ+ nke Alaeze Chineke. Ma ihe niile bụụrụ ndị ọzọ ihe atụ,+