Mak 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụfọdụ ndị yiri mkpụrụ ndị ahụ dara n’akụkụ ụzọ. Ozugbo ha nụrụ okwu ahụ, Setan na-abịa+ ewepụ okwu ahụ a ghara n’ime ha.+
15 Ụfọdụ ndị yiri mkpụrụ ndị ahụ dara n’akụkụ ụzọ. Ozugbo ha nụrụ okwu ahụ, Setan na-abịa+ ewepụ okwu ahụ a ghara n’ime ha.+