Mak 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị ọzọ yiri mkpụrụ ndị a ghara n’ala nkume. Ozugbo ha nụrụ okwu ahụ, ha na-eji ọṅụ anabata ya.+