Mak 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ikpeazụ, ndị yiri mkpụrụ a ghara n’ala dị mma bụ ndị na-ege ntị n’okwu ahụ, na-anabatakwa ya nke ọma ma na-amị mkpụrụ okpukpu iri atọ, okpukpu iri isii na okpukpu otu narị.”+
20 N’ikpeazụ, ndị yiri mkpụrụ a ghara n’ala dị mma bụ ndị na-ege ntị n’okwu ahụ, na-anabatakwa ya nke ọma ma na-amị mkpụrụ okpukpu iri atọ, okpukpu iri isii na okpukpu otu narị.”+