Mak 4:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 N’eziokwu, ọ naghị agwa ha okwu n’emereghị ha ihe atụ. Ma, ọ na-akọwara ndị na-eso ụzọ ya ihe niile ma ha na ya nọrọ.+
34 N’eziokwu, ọ naghị agwa ha okwu n’emereghị ha ihe atụ. Ma, ọ na-akọwara ndị na-eso ụzọ ya ihe niile ma ha na ya nọrọ.+