Mak 4:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Oké ifufe wee malite ife. Ebili mmiri nọkwa na-awụba mmiri n’ụgbọ ahụ, nke mere na ọ fọrọ obere ka mmiri ju n’ụgbọ ahụ.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:37 Ụlọ Nche,6/15/2015, p. 62/15/2000, p. 18 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 113
37 Oké ifufe wee malite ife. Ebili mmiri nọkwa na-awụba mmiri n’ụgbọ ahụ, nke mere na ọ fọrọ obere ka mmiri ju n’ụgbọ ahụ.+