Mak 5:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ rịọrọ ya arịrịọ ọtụtụ ugboro, sị: “Ọrịa ji obere nwa m nwaanyị aka ọjọọ.* Biko, bịa bikwasị ya aka+ ka ọ gbakee dị ndụ.”
23 Ọ rịọrọ ya arịrịọ ọtụtụ ugboro, sị: “Ọrịa ji obere nwa m nwaanyị aka ọjọọ.* Biko, bịa bikwasị ya aka+ ka ọ gbakee dị ndụ.”