Mak 5:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 n’ihi na ọ nọ na-ekwu, sị: “Ọ bụrụ na m bitụ naanị uwe elu ya aka, m ga-agbake.”+