Mak 5:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ha wee bịa n’ụlọ Jaịrọs. Jizọs wee hụ otú ebe niile si na-agba ghara ghara, hụkwa ndị na-ebe ákwá ma na-eti mkpu arịrị.+
38 Ha wee bịa n’ụlọ Jaịrọs. Jizọs wee hụ otú ebe niile si na-agba ghara ghara, hụkwa ndị na-ebe ákwá ma na-eti mkpu arịrị.+