Mak 5:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Mgbe ọ batara, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-ebe ákwá ma na-eme ka ebe niile na-agba ghara ghara? Nwatakịrị ahụ anwụbeghị, kama ọ na-ehi ụra.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:39 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 118
39 Mgbe ọ batara, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-ebe ákwá ma na-eme ka ebe niile na-agba ghara ghara? Nwatakịrị ahụ anwụbeghị, kama ọ na-ehi ụra.”+