Mak 5:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ma ọ gwara ha ugboro ugboro* ka ha ghara ime ka onye ọ bụla nụ ihe a.+ O kwukwara ka e nye nwata nwaanyị ahụ ihe ka o rie.
43 Ma ọ gwara ha ugboro ugboro* ka ha ghara ime ka onye ọ bụla nụ ihe a.+ O kwukwara ka e nye nwata nwaanyị ahụ ihe ka o rie.