Mak 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha chụpụkwara ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ,+ teekwa ọtụtụ ndị na-arịa ọrịa mmanụ ma gwọọ ha.