Mak 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ dabaara Herodias otu ụbọchị na Herọd kpọrọ ndị nọ n’ọkwá ukwu na ndị ọchịagha ya na ndị a ma ama na Galili+ oriri anyasị n’ụbọchị ọ na-eme ememme ncheta ọmụmụ ya.+
21 Ọ dabaara Herodias otu ụbọchị na Herọd kpọrọ ndị nọ n’ọkwá ukwu na ndị ọchịagha ya na ndị a ma ama na Galili+ oriri anyasị n’ụbọchị ọ na-eme ememme ncheta ọmụmụ ya.+