Mak 6:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 O weere ogbe achịcha ise ahụ na azụ̀ abụọ ahụ, lelie anya n’eluigwe ma gọzie ha.+ O wee nyawaa ogbe achịcha ndị ahụ malite inye ha ndị na-eso ụzọ ya ka ha na-enye ìgwè mmadụ ahụ. O kekwaara mmadụ niile azụ̀ abụọ ahụ. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:41 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 17
41 O weere ogbe achịcha ise ahụ na azụ̀ abụọ ahụ, lelie anya n’eluigwe ma gọzie ha.+ O wee nyawaa ogbe achịcha ndị ahụ malite inye ha ndị na-eso ụzọ ya ka ha na-enye ìgwè mmadụ ahụ. O kekwaara mmadụ niile azụ̀ abụọ ahụ.