Mak 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha hụrụ ka ụfọdụ ndị na-eso ụzọ ya ji aka rụrụ arụ, ya bụ, aka a na-akwọghị akwọ, na-eri nri.*