-
Mak 7:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 O wee sị ha: “Ùnu bụkwu ndị na-anaghị aghọta ihe ka ha? Ọ̀ bụ na unu amaghị na e nweghị ihe ọ bụla banyere mmadụ n’ọnụ nwere ike imerụ ya,
-