Mak 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 O si ebe ahụ pụọ ma banye n’ógbè Taya na Saịdọn.+ N’ebe ahụ, ọ banyere n’otu ụlọ, ọ chọghịkwa ka onye ọ bụla mata na ọ nọ ya. Ma, ndị mmadụ matara. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:24 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 138
24 O si ebe ahụ pụọ ma banye n’ógbè Taya na Saịdọn.+ N’ebe ahụ, ọ banyere n’otu ụlọ, ọ chọghịkwa ka onye ọ bụla mata na ọ nọ ya. Ma, ndị mmadụ matara.