Mak 7:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 N’eziokwu, o riri ha ọnụ,+ ha asị: “Ihe niile o mere dị ezigbo mma. Ọ na-emedị ka ndị ntị chiri nụ ihe, na-emekwa ka ndị ogbi kwuo okwu.”+
37 N’eziokwu, o riri ha ọnụ,+ ha asị: “Ihe niile o mere dị ezigbo mma. Ọ na-emedị ka ndị ntị chiri nụ ihe, na-emekwa ka ndị ogbi kwuo okwu.”+