Mak 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha wee rie, rijuo afọ. Ha tụtụkọtara ihe ha rifọrọ, ya eju nnukwu nkata asaa.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:8 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 140