Mak 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Pita wee sị Jizọs: “Onye Ozizi,* ọ dị mma na anyị nọ n’ebe a. N’ihi ya, ka anyị maa ụlọikwuu atọ, otu maka gị, otu maka Mosis, otu maka Ịlaịja.” Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:5 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 144
5 Pita wee sị Jizọs: “Onye Ozizi,* ọ dị mma na anyị nọ n’ebe a. N’ihi ya, ka anyị maa ụlọikwuu atọ, otu maka gị, otu maka Mosis, otu maka Ịlaịja.”