Mak 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma ana m agwa unu na Ịlaịja+ abịala n’eziokwu. Ha mekwara ya ihe masịrị ha, dị ka e dere banyere ya.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:13 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 144
13 Ma ana m agwa unu na Ịlaịja+ abịala n’eziokwu. Ha mekwara ya ihe masịrị ha, dị ka e dere banyere ya.”+