Mak 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Otu onye n’ime ìgwè mmadụ ahụ zara ya, sị: “Onye Ozizi, m kpọtaara gị nwa m nwoke n’ihi na o nwere mmụọ ọjọọ nke na-eme ka ọ ghara ikwu okwu.+
17 Otu onye n’ime ìgwè mmadụ ahụ zara ya, sị: “Onye Ozizi, m kpọtaara gị nwa m nwoke n’ihi na o nwere mmụọ ọjọọ nke na-eme ka ọ ghara ikwu okwu.+